@director.mic: Exact way to pray with Kolanut to get results. #fyppppppppppppppppppppppp #pray #kolanut #igbotiktok #igboamaka #igbo #igboculture #ndiigbo
can this be done inside the house?
because most of us are tenant
2026-06-01 12:45:34
1
Obaby :
yagazie nwannem
2026-02-06 04:56:40
1
Official mrdirector :
Iseeeeeee nwanne
2026-02-04 03:05:52
1
awimmawehawimmawe :
iseeeee
2026-02-21 02:04:58
1
Edozie Chiedozie Innocent :
iseeeeeeèee
2026-05-22 05:03:12
0
Afomulueze1 :
❤❤❤
2026-02-04 02:48:11
1
IGBO IS A NATION :
🥰🥰🥰
2026-02-06 19:26:54
1
Chi Chi :
👍👍👍
2026-02-04 06:53:15
1
ustynesart :
It is the order of Igọ ọfọ:
1. Chi ukwu na Chineke. /Ekene m unu
2. Chi m ekele m gi
3. Alusi so chi m ekele m gi
4. Ana be nna m n' ana be nne m /Ekene m unu.
5. Ndị ichie Nwoke n' Nwanyị /Ekene m unu.
6. Ụmụ diọkpara n' Ụmụada /Ekene m unu.
7. Ezumezu alusi Udo (eke), Ngene(orie), arọ (afọr) n' ogwugwu(nkwọ) /Ekene m unu.
8. Aja ana be nna m/be nne m /Ekene m unu
9. Ezumezu ndị uto akala ụwa m /Ekene m unu
10. Ezumezu ndị akala ụwa m /Ekene m unu
11. Ihe ndị nji aka weli akpọkulu unu, ka ọbia na aha Chukwu n' Chineke kere enu n' ana.
Follow this process and mention names where they should.
2026-02-05 03:58:16
3
To see more videos from user @director.mic, please go to the Tikwm
homepage.